Aịzaya 55:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Osisi junipa ga-anọchi osisi ogwu.+ Osisi metụl ga-anọchikwa ahịhịa akụwa.+ Ọ ga-aghọ ihe ga-eme ka aha Jehova na-ede ude,+ ihe ịrịba ama nke ga-adịru mgbe ebighị ebi,+ nke a na-agaghị ebipụ ebipụ.” Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 55:13 Amụma Aịsaịa II, p. 245-246
13 Osisi junipa ga-anọchi osisi ogwu.+ Osisi metụl ga-anọchikwa ahịhịa akụwa.+ Ọ ga-aghọ ihe ga-eme ka aha Jehova na-ede ude,+ ihe ịrịba ama nke ga-adịru mgbe ebighị ebi,+ nke a na-agaghị ebipụ ebipụ.”