-
Aịzaya 56:5Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
5 “M ga-enye unu ebe unu ga-anọ n’ụlọ m, rụọkwa ihe m ga-eji na-echeta unu n’ogige ụlọ m. M ga-echetakwa aha unu.
Ihe ndị a ka ụmụ ndị nwoke na ụmụ ndị nwaanyị mma.
M ga-eme ka e dee aha unu n’akwụkwọ, ya adịrị ruo mgbe ebighị ebi.
A gaghịkwa ehicha ya ehicha.
-