-
Aịzaya 57:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
Ifufe ga-ebufu ha niile.
Ume nkịtị mmadụ kupụrụ ga-eburu ha.
Ma, onye ji m mere ebe mgbaba ga-eketa ala a,
Nwetakwa ugwu nsọ m.+
-