Jeremaya 9:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 A nụrụ ka a na-ebe ákwá arịrị na Zayọn, sị:+ “Ewoo, nke anyị na-eme agwụla! Ihere emegbuola anyị! N’ihi na a chụpụla anyị n’ala anyị, kụtuokwa ụlọ anyị.”+
19 A nụrụ ka a na-ebe ákwá arịrị na Zayọn, sị:+ “Ewoo, nke anyị na-eme agwụla! Ihere emegbuola anyị! N’ihi na a chụpụla anyị n’ala anyị, kụtuokwa ụlọ anyị.”+