Jeremaya 10:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 E bibiela ụlọikwuu m. E gbubiekwala ụdọ ụlọikwuu m niile.+ Ụmụ m ahapụla m pụọ. Ha anọghịzi.+ E nweghịzi onye na-agbasa ụlọikwuu m. E nweghịkwa onye na-eweli ákwà ụlọikwuu m elu.
20 E bibiela ụlọikwuu m. E gbubiekwala ụdọ ụlọikwuu m niile.+ Ụmụ m ahapụla m pụọ. Ha anọghịzi.+ E nweghịzi onye na-agbasa ụlọikwuu m. E nweghịkwa onye na-eweli ákwà ụlọikwuu m elu.