8 Ma ha egeghị ntị. Ha atọghịkwa ntị n’ala. Kama onye ọ bụla n’ime ha kpọrọ ekwo nkụ na-eme ihe ọjọọ dị ya n’obi.+ Ọ bụ ya mere m ji taa ha ahụhụ otú mụ na ha kwekọrịtara mgbe anyị gbara ndụ. M gwara ha ka ha na-eme ihe anyị kwekọrịtara, nke ha na-anaghị eme.’”