Jeremaya 20:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ma gịnwa, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-enyocha onye ezi omume. Ị na-ahụ obi ndị mmadụ na ihe dị n’ime ime obi*+ ha. Kwe ka m hụ otú ị ga-esi taa ndị iro gị ahụhụ ihe ha mere,+N’ihi na ọ bụ gị ka m hapụụrụ okwu m ka i kpeere m ikpe.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:12 Jeremaya, p. 147-148
12 Ma gịnwa, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, na-enyocha onye ezi omume. Ị na-ahụ obi ndị mmadụ na ihe dị n’ime ime obi*+ ha. Kwe ka m hụ otú ị ga-esi taa ndị iro gị ahụhụ ihe ha mere,+N’ihi na ọ bụ gị ka m hapụụrụ okwu m ka i kpeere m ikpe.+