Jeremaya 23:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe ha na-agaghịzi na-asị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel, na-aṅụ iyi.’+
7 Jehova kwukwara, sị, “Oge na-abịa mgbe ha na-agaghịzi na-asị, ‘Eji m Jehova, bụ́ Chineke dị ndụ, onye si n’Ijipt kpọpụta ndị Izrel, na-aṅụ iyi.’+