Jeremaya 23:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Ya mere, lee! oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe ha na-agakwaghị asị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, bụ́ onye si n’ala Ijipt kpọpụta ụmụ Izrel,’+
7 “Ya mere, lee! oge na-abịa,” ka Jehova kwuru, “mgbe ha na-agakwaghị asị, ‘Dị nnọọ ka Jehova dị ndụ, bụ́ onye si n’ala Ijipt kpọpụta ụmụ Izrel,’+