Jeremaya 23:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma, a sị na ha guzo ebe ndị mụ na ha dị ná mma guzo,Ha gaara eme ka ndị m nụ okwu m. Ha gaara emekwa ka ha hapụ ụzọ ọjọọ ha na omume ọjọọ ha.”+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:22 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 11
22 Ma, a sị na ha guzo ebe ndị mụ na ha dị ná mma guzo,Ha gaara eme ka ndị m nụ okwu m. Ha gaara emekwa ka ha hapụ ụzọ ọjọọ ha na omume ọjọọ ha.”+