Jeremaya 23:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mkpa ha bụ iji nrọ ha na-akọrọ ibe ha mee ka ndị m chefuo aha m, otú ahụ ndị nna nna ha ji maka Bel+ chefuo aha m. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:27 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),6/2019, p. 4 Ụlọ Nche,3/1/1994, p. 10
27 Mkpa ha bụ iji nrọ ha na-akọrọ ibe ha mee ka ndị m chefuo aha m, otú ahụ ndị nna nna ha ji maka Bel+ chefuo aha m.