Jeremaya 23:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 “Ọ bụrụ na ndị a ma ọ bụ ndị amụma ma ọ bụ ndị nchụàjà asị gị, ‘Ozi a si n’aka Jehova bụ ibu arọ,’* gwa ha, sị, ‘“Ọ bụ unu bụ ibu arọ! M ga-achụpụkwa unu.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:33 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 113/1/1994, p. 12-13
33 “Ọ bụrụ na ndị a ma ọ bụ ndị amụma ma ọ bụ ndị nchụàjà asị gị, ‘Ozi a si n’aka Jehova bụ ibu arọ,’* gwa ha, sị, ‘“Ọ bụ unu bụ ibu arọ! M ga-achụpụkwa unu.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.’