Jeremaya 23:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 “Mgbe ndị a ma ọ bụ ndị amụma ma ọ bụ ndị nchụàjà ga-ajụ gị, sị, ‘Gịnị bụ ibu arọ Jehova?’+ ị ga-asịkwa ha, ‘“Ọ bụ unu bụ ibu dị arọ!+ M ga-agbahapụkwa unu,”+ ka Jehova kwuru.’ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 23:33 Ụlọ Nche,3/15/2007, p. 113/1/1994, p. 12-13
33 “Mgbe ndị a ma ọ bụ ndị amụma ma ọ bụ ndị nchụàjà ga-ajụ gị, sị, ‘Gịnị bụ ibu arọ Jehova?’+ ị ga-asịkwa ha, ‘“Ọ bụ unu bụ ibu dị arọ!+ M ga-agbahapụkwa unu,”+ ka Jehova kwuru.’