-
Jeremaya 23:34Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
34 Onye amụma ma ọ bụ onye nchụàjà ma ọ bụ onye nkịtị nke na-asị, ‘Ozi si n’aka Jehova bụ ibu arọ,’ m ga-ata onye ahụ na ezinụlọ ya ahụhụ.
-