Jeremaya 23:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Onye amụma ma ọ bụ onye nchụàjà ma ọ bụ onye nkịtị nke na-asị, ‘Lee ibu arọ Jehova!’ m ga-elebara onye ahụ na ezinụlọ ya anya.+
34 Onye amụma ma ọ bụ onye nchụàjà ma ọ bụ onye nkịtị nke na-asị, ‘Lee ibu arọ Jehova!’ m ga-elebara onye ahụ na ezinụlọ ya anya.+