-
Jeremaya 23:36Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
36 Kwụsịnụ ikwu na ozi Jehova bụ ibu arọ. Ọ bụ ihe onye ọ bụla n’ime unu na-ekwu bụ ibu arọ, n’ihi na unu na-ekwu ihe unu chere. Unu agbanweekwala okwu Chineke anyị dị ndụ, bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha.
-