Jeremaya 23:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma unu ekwula okwu ọzọ banyere ibu arọ+ Jehova,+ n’ihi na okwu onye ọ bụla kwuru na-aghọrọ onye kwuru ya ibu arọ,+ unu agbanwewokwa okwu Chineke dị ndụ,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke anyị.
36 Ma unu ekwula okwu ọzọ banyere ibu arọ+ Jehova,+ n’ihi na okwu onye ọ bụla kwuru na-aghọrọ onye kwuru ya ibu arọ,+ unu agbanwewokwa okwu Chineke dị ndụ,+ bụ́ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke anyị.