Jeremaya 28:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jeremaya onye amụma sịrị: “Amen!* Ka Jehova mee ihe a i kwuru! Ka Jehova mezuo ihe i buru n’amụma. Ka o bulata arịa ụlọ Jehova. Ka o sikwa Babịlọn kpọlata ndị niile a dọọrọ n’agha otú i kwuru.
6 Jeremaya onye amụma sịrị: “Amen!* Ka Jehova mee ihe a i kwuru! Ka Jehova mezuo ihe i buru n’amụma. Ka o bulata arịa ụlọ Jehova. Ka o sikwa Babịlọn kpọlata ndị niile a dọọrọ n’agha otú i kwuru.