Jeremaya 28:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ee, Jeremaya onye amụma sịrị: “Amen!+ Ka Jehova mee otú ahụ! Ka Jehova mezuo ihe i buru n’amụma site n’ibulata arịa ụlọ Jehova, nakwa site n’isi na Babịlọn kpọlata ndị niile a dọọrọ n’agha!+
6 ee, Jeremaya onye amụma sịrị: “Amen!+ Ka Jehova mee otú ahụ! Ka Jehova mezuo ihe i buru n’amụma site n’ibulata arịa ụlọ Jehova, nakwa site n’isi na Babịlọn kpọlata ndị niile a dọọrọ n’agha!+