1 Ndị Eze 1:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ozugbo ahụ, Benaya nwa Jehoyada zara eze, sị: “Amen!+ Ka Jehova bụ́ Chineke nke onyenwe m bụ́ eze kwuo otú a.+ Abụ Ọma 41:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+ Jeremaya 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ka m wee mezuo iyi m ṅụụrụ nna nna unu hà,+ inye ha ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ dị ka ọ dị taa.’”’” M wee zaa, sị: “Amen, Jehova.” 2 Ndị Kọrịnt 1:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi na n’agbanyeghị ole nkwa+ Chineke dị, ha abụrụwo Ee site na ya.+ Ya mere, ọ bụkwa site na ya ka a na-asị Chineke “Amen”+ ka e wee site n’ọnụ anyị nye ya otuto.
36 Ozugbo ahụ, Benaya nwa Jehoyada zara eze, sị: “Amen!+ Ka Jehova bụ́ Chineke nke onyenwe m bụ́ eze kwuo otú a.+
13 Ka Jehova bụ́ Chineke Izrel bụrụ onye a gọziri agọzi+Malite na mgbe ebighị ebi ruo ọbụna mgbe ebighị ebi.+Amen na Amen.+
5 ka m wee mezuo iyi m ṅụụrụ nna nna unu hà,+ inye ha ala nke mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,+ dị ka ọ dị taa.’”’” M wee zaa, sị: “Amen, Jehova.”
20 N’ihi na n’agbanyeghị ole nkwa+ Chineke dị, ha abụrụwo Ee site na ya.+ Ya mere, ọ bụkwa site na ya ka a na-asị Chineke “Amen”+ ka e wee site n’ọnụ anyị nye ya otuto.