27 Biko, hụ na ị gọziri ụlọ ohu gị ka o wee dịgide n’ihu gị ruo mgbe e bighị ebi;+ n’ihi na gị onwe gị, Jehova, agọziwo ya, ọ bụrụwokwa ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.”+
6 ee, Jeremaya onye amụma sịrị: “Amen!+ Ka Jehova mee otú ahụ! Ka Jehova mezuo ihe i buru n’amụma site n’ibulata arịa ụlọ Jehova, nakwa site n’isi na Babịlọn kpọlata ndị niile a dọọrọ n’agha!+