2 Samuel 7:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Biko, hụ na ị gọziri+ ụlọ ohu gị ka o wee dịruo mgbe ebighị ebi n’ihu gị;+ n’ihi na gị onwe gị, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ekwewo nkwa, n’ihi ngọzi gị, ka ụlọ ohu gị bụrụ ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.”+
29 Biko, hụ na ị gọziri+ ụlọ ohu gị ka o wee dịruo mgbe ebighị ebi n’ihu gị;+ n’ihi na gị onwe gị, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova, ekwewo nkwa, n’ihi ngọzi gị, ka ụlọ ohu gị bụrụ ihe a gọziri agọzi ruo mgbe ebighị ebi.”+