2 Samuel 22:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 Onye na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ,+ bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*Ruo mgbe ebighị ebi.”+ Abụ Ọma 72:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+
51 Onye na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ,+ bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*Ruo mgbe ebighị ebi.”+
17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+