Jenesis 22:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụkwa site ná mkpụrụ gị+ ka mba niile nke ụwa ga-agọzi onwe ha n’ihi na i gewo ntị n’olu m.’”+ Ndị Galeshia 3:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Nke a bụ ka ngọzi a gọziri Ebreham wee ruoro ndị mba ọzọ site na Jizọs Kraịst,+ ka anyị wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa+ site n’okwukwe anyị.+
14 Nke a bụ ka ngọzi a gọziri Ebreham wee ruoro ndị mba ọzọ site na Jizọs Kraịst,+ ka anyị wee nata mmụọ nsọ ahụ e kwere ná nkwa+ site n’okwukwe anyị.+