Abụ Ọma 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Sị: “Mụ onwe m emewo ka eze m nọdụ n’ocheeze+Na Zayọn,+ bụ́ ugwu nsọ m.”+ Abụ Ọma 21:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Jehova, ọ bụ n’ike gị ka eze na-aṅụrị ọṅụ;+Leekwa ka o si chọọ ịdị na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu ná nzọpụta gị!+
21 Jehova, ọ bụ n’ike gị ka eze na-aṅụrị ọṅụ;+Leekwa ka o si chọọ ịdị na-aṅụrị ọṅụ nke ukwuu ná nzọpụta gị!+