Abụ Ọma 89:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Mkpụrụ ya ga-anọru mgbe ebighị ebi,+Ocheeze ya ga-adịgidekwa dị ka anyanwụ n’ihu m.+ Abụ Ọma 132:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ọ bụrụ na ụmụ gị edebe ọgbụgba ndụ m+Na ihe ncheta m ga-akụziri ha,+Ụmụ ha kwa ga-anọkwasị n’ocheeze gị+Ruo mgbe ebighị ebi.”+
12 Ọ bụrụ na ụmụ gị edebe ọgbụgba ndụ m+Na ihe ncheta m ga-akụziri ha,+Ụmụ ha kwa ga-anọkwasị n’ocheeze gị+Ruo mgbe ebighị ebi.”+