-
Jeremaya 28:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 N’oge ochie, ndị amụma ndị bu m ụzọ na ndị bu gị ụzọ buru amụma gbasara ọtụtụ obodo na ọtụtụ alaeze ukwu ndị a ga-alụso agha, ndị ọdachi ga-adakwasị, na ndị ọrịa na-efe efe ga-eme ihe.
-