Jeremaya 28:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ndị amụma ndị bu m ụzọ na ndị bu gị ụzọ, malite n’ogologo oge gara aga,+ bukwara amụma banyere ọtụtụ ala na ọtụtụ alaeze ukwu, na agha na ọdachi na ọrịa na-efe efe ga-adakwasị ha.+
8 Ndị amụma ndị bu m ụzọ na ndị bu gị ụzọ, malite n’ogologo oge gara aga,+ bukwara amụma banyere ọtụtụ ala na ọtụtụ alaeze ukwu, na agha na ọdachi na ọrịa na-efe efe ga-adakwasị ha.+