Jeremaya 28:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “Gaa gwa Hananaya, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọ bụ yok osisi ka ị gbajiri,+ ma a ga-eji yok ígwè dochie ya.”
13 “Gaa gwa Hananaya, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọ bụ yok osisi ka ị gbajiri,+ ma a ga-eji yok ígwè dochie ya.”