Jeremaya 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Gaa gwa Hananaya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ bụ yok+ osisi ka ị gbajiri, ị ga-eme yok ígwè wee dochie ya.”+
13 “Gaa gwa Hananaya, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Ọ bụ yok+ osisi ka ị gbajiri, ị ga-eme yok ígwè wee dochie ya.”+