Jeremaya 27:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Nke a bụ ihe Jehova gwara m, ‘Meere onwe gị agbụ na osisi yok,+ nyara ha n’olu.+ Jeremaya 28:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Hananaya onye amụma wee were osisi yok ahụ Jeremaya onye amụma nya n’olu gbajie.+