Jeremaya 31:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Gwunye ihe ị ga-eji ahụwa ụzọ ama. Dowekwa ihe a ga-eji amata ụzọ.+ Uche gị dịrị n’okporo ụzọ ị ga-esi aga ebe ị na-aga.+ Ndị Izrel,* lọtanụ. Lọtanụ n’obodo unu dị iche iche.
21 “Gwunye ihe ị ga-eji ahụwa ụzọ ama. Dowekwa ihe a ga-eji amata ụzọ.+ Uche gị dịrị n’okporo ụzọ ị ga-esi aga ebe ị na-aga.+ Ndị Izrel,* lọtanụ. Lọtanụ n’obodo unu dị iche iche.