Jeremaya 32:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ha nọ na-agbakụta m azụ. Ha echeghị ihu n’ebe m nọ.+ N’agbanyeghị na m nọ na-ezi ha ihe ugboro ugboro,* e nweghị onye n’ime ha nabatara aka ná ntị m na-adọ ha.+
33 Ha nọ na-agbakụta m azụ. Ha echeghị ihu n’ebe m nọ.+ N’agbanyeghị na m nọ na-ezi ha ihe ugboro ugboro,* e nweghị onye n’ime ha nabatara aka ná ntị m na-adọ ha.+