Jeremaya 32:42 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 “Jehova kwuru, sị, ‘Otú ahụ m mere ka nnukwu ọdachi a niile dakwasị ndị a, ka m ga-emekwara ha ihe ọma niile m kwere ha ná nkwa.+
42 “Jehova kwuru, sị, ‘Otú ahụ m mere ka nnukwu ọdachi a niile dakwasị ndị a, ka m ga-emekwara ha ihe ọma niile m kwere ha ná nkwa.+