Jeremaya 32:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Dị nnọọ ka m meworo ka oké ọdachi a dum dakwasị ndị a, otú ahụ ka m ga-eme ka ihe ọma niile m na-ekwu banyere ha mezuoro ha.+
42 “N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Dị nnọọ ka m meworo ka oké ọdachi a dum dakwasị ndị a, otú ahụ ka m ga-eme ka ihe ọma niile m na-ekwu banyere ha mezuoro ha.+