Jeremaya 34:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 Mgbe Nebukadneza* eze Babịlọn na ndị agha ya niile na alaeze niile dị n’ụwa, bụ́ ndị nọ n’okpuru ya, nakwa ndị niile ọ na-achị, nọ na-alụso Jeruselem na obodo ya niile agha,+ Jehova gwara Jeremaya, sị:
34 Mgbe Nebukadneza* eze Babịlọn na ndị agha ya niile na alaeze niile dị n’ụwa, bụ́ ndị nọ n’okpuru ya, nakwa ndị niile ọ na-achị, nọ na-alụso Jeruselem na obodo ya niile agha,+ Jehova gwara Jeremaya, sị: