Jeremaya 34:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị, mgbe Nebukadreza eze Babịlọn+ na ndị agha ya niile+ na alaeze niile nke ụwa, bụ́ ndị nọ n’okpuru ya,+ na ndị niile, nọ na-ebuso Jeruselem na obodo ya niile agha:+
34 Nke a bụ okwu Jehova nke ruru Jeremaya ntị, mgbe Nebukadreza eze Babịlọn+ na ndị agha ya niile+ na alaeze niile nke ụwa, bụ́ ndị nọ n’okpuru ya,+ na ndị niile, nọ na-ebuso Jeruselem na obodo ya niile agha:+