Diuterọnọmi 28:52 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+ Jeremaya 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi na, ‘lee, m na-akpọ ezinụlọ niile nke alaeze ndị dị n’ebe ugwu òkù,’ ka Jehova kwuru;+ ‘onye ọ bụla n’ime ha ga-abịakwa debe ocheeze ya n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem,+ ka ha wakpo mgbidi ya niile gbaa gburugburu na obodo niile dị na Juda.+
52 Ha ga-anọchibido gị n’obodo gị ruo mgbe mgbidi gị dị elu e wusiri ike, bụ́ ndị ị tụkwasịrị obi, ga-ada n’ala gị dum, ee, ha ga-anọchibido gị n’obodo gị niile, n’ala gị dum, bụ́ nke Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị.+
15 N’ihi na, ‘lee, m na-akpọ ezinụlọ niile nke alaeze ndị dị n’ebe ugwu òkù,’ ka Jehova kwuru;+ ‘onye ọ bụla n’ime ha ga-abịakwa debe ocheeze ya n’ọnụ ụzọ ámá Jeruselem,+ ka ha wakpo mgbidi ya niile gbaa gburugburu na obodo niile dị na Juda.+