Jeremaya 34:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 mgbe ndị agha eze Babịlọn nọ na-alụso Jeruselem na obodo niile fọrọ na Juda agha,+ ya bụ, Lekish+ na Azika.+ Ọ bụ naanị obodo abụọ a fọrọ n’ime obodo niile a rụsiri ike na Juda. Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:7 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 14
7 mgbe ndị agha eze Babịlọn nọ na-alụso Jeruselem na obodo niile fọrọ na Juda agha,+ ya bụ, Lekish+ na Azika.+ Ọ bụ naanị obodo abụọ a fọrọ n’ime obodo niile a rụsiri ike na Juda.