Jeremaya 34:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 mgbe ndị agha eze Babịlọn nọ na-ebuso Jeruselem na obodo niile fọdụrụ na Juda agha,+ ya bụ, Lekish+ na Azika;+ n’ihi na ọ bụ obodo ndị a, bụ́ obodo ndị e wusiri ike,+ fọdụrụ n’ime obodo niile dị na Juda.+ Jeremaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 34:7 Ụlọ Nche,11/15/2007, p. 14
7 mgbe ndị agha eze Babịlọn nọ na-ebuso Jeruselem na obodo niile fọdụrụ na Juda agha,+ ya bụ, Lekish+ na Azika;+ n’ihi na ọ bụ obodo ndị a, bụ́ obodo ndị e wusiri ike,+ fọdụrụ n’ime obodo niile dị na Juda.+