Jeremaya 36:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Kwuokwa ihe ga-eme Jehoyakim eze Juda. Kwuo, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọ̀ kwa ị gbaala akwụkwọ mpịakọta a ọkụ, sị, ‘Gịnị mere i ji dee na eze Babịlọn ga-abịarịrị bibie ala a na ndị mmadụ nakwa anụmanụ?’+
29 Kwuokwa ihe ga-eme Jehoyakim eze Juda. Kwuo, sị, ‘Jehova kwuru, sị: “Ọ̀ kwa ị gbaala akwụkwọ mpịakọta a ọkụ, sị, ‘Gịnị mere i ji dee na eze Babịlọn ga-abịarịrị bibie ala a na ndị mmadụ nakwa anụmanụ?’+