Jeremaya 36:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Kwuokwa okwu megide Jehoyakim eze Juda, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Gị onwe gị agbawo akwụkwọ mpịakọta a ọkụ,+ sị, ‘Gịnị mere i ji dee n’ime ya,+ sị: “Eze Babịlọn aghaghị ịbịa, ọ ghaghịkwa ibibi ala a ma kpochapụ mmadụ na anụmanụ na ya”?’+
29 Kwuokwa okwu megide Jehoyakim eze Juda, sị, ‘Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Gị onwe gị agbawo akwụkwọ mpịakọta a ọkụ,+ sị, ‘Gịnị mere i ji dee n’ime ya,+ sị: “Eze Babịlọn aghaghị ịbịa, ọ ghaghịkwa ibibi ala a ma kpochapụ mmadụ na anụmanụ na ya”?’+