Jeremaya 36:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 M ga-eme ka ya na ụmụ* ya na ndị na-ejere ya ozi zaa ajụjụ maka mmehie ha. M ga-emekwa ka ọdachi niile m kwuru ga-adakwasị ha na ndị bi na Jeruselem na ndị Juda dakwasị ha,+ maka na ha egeghị m ntị.’”’”+
31 M ga-eme ka ya na ụmụ* ya na ndị na-ejere ya ozi zaa ajụjụ maka mmehie ha. M ga-emekwa ka ọdachi niile m kwuru ga-adakwasị ha na ndị bi na Jeruselem na ndị Juda dakwasị ha,+ maka na ha egeghị m ntị.’”’”+