Jeremaya 36:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 M ga-eme ka ya+ na ụmụ ya na ndị na-ejere ya ozi zaa ajụjụ maka njehie ha.+ M ga-emekwa ka ọdachi dum m kwuru na ọ ga-adakwasị ha na ndị bi na Jeruselem na ndị Juda, ma ha egeghị ntị,+ dakwasị ha.’”’”+
31 M ga-eme ka ya+ na ụmụ ya na ndị na-ejere ya ozi zaa ajụjụ maka njehie ha.+ M ga-emekwa ka ọdachi dum m kwuru na ọ ga-adakwasị ha na ndị bi na Jeruselem na ndị Juda, ma ha egeghị ntị,+ dakwasị ha.’”’”+