Jeremaya 37:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ugbu a, onyenwe m eze, biko, gee ntị. Biko, nụrụ arịrịọ m na-arịọ. Akpọghachila m n’ụlọ Jehonatan+ bụ́ odeakwụkwọ, ka m ghara ịnwụ ebe ahụ.”+
20 Ugbu a, onyenwe m eze, biko, gee ntị. Biko, nụrụ arịrịọ m na-arịọ. Akpọghachila m n’ụlọ Jehonatan+ bụ́ odeakwụkwọ, ka m ghara ịnwụ ebe ahụ.”+