-
Jeremaya 40:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ndị Juu niile nọ na Moab, Amọn, na Ịdọm nakwa ndị nke nọ n’obodo ndị ọzọ niile nụkwara na e nwere ndị eze Babịlọn hapụrụ ka ha biri na Juda nakwa na o mere Gedalaya nwa Ahaịkam nwa Shefan onyeisi ha.
-