Jeremaya 40:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị Juu niile nọ na Moab na ndị nọ n’etiti ụmụ Amọn na ndị nọ n’Idọm na ndị nọ n’ala niile ọzọ+ nụkwara na eze Babịlọn hapụrụ ụfọdụ ndị na Juda nakwa na o mere Gedalaya+ nwa Ahaịkam nwa Shefan onyeisi ha.
11 Ndị Juu niile nọ na Moab na ndị nọ n’etiti ụmụ Amọn na ndị nọ n’Idọm na ndị nọ n’ala niile ọzọ+ nụkwara na eze Babịlọn hapụrụ ụfọdụ ndị na Juda nakwa na o mere Gedalaya+ nwa Ahaịkam nwa Shefan onyeisi ha.