Jeremaya 41:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 41 N’ọnwa nke asaa, Ishmel+ nwa Netanaya nwa Elishama, onye si n’ezinụlọ eze, onye bụ́kwa otu n’ime ndị isi na-ejere eze ozi, du mmadụ iri ọzọ bịakwute Gedalaya nwa Ahaịkam ebe ọ nọ na Mizpa.+ Ka ha nọ na-eri nri na Mizpa,
41 N’ọnwa nke asaa, Ishmel+ nwa Netanaya nwa Elishama, onye si n’ezinụlọ eze, onye bụ́kwa otu n’ime ndị isi na-ejere eze ozi, du mmadụ iri ọzọ bịakwute Gedalaya nwa Ahaịkam ebe ọ nọ na Mizpa.+ Ka ha nọ na-eri nri na Mizpa,