Jeremaya 41:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 O wee ruo n’ọnwa nke asaa na Ishmel,+ nwa Netanaya nwa Elishama,+ onye si n’ezinụlọ eze+ na otu n’ime ndị isi na-ejere eze ozi, bịakwutere Gedalaya nwa Ahaịkam n’obodo Mizpa,+ ya na ndị agha iri ọzọ.+ Ha wee rikọta nri ọnụ n’ebe ahụ na Mizpa.+
41 O wee ruo n’ọnwa nke asaa na Ishmel,+ nwa Netanaya nwa Elishama,+ onye si n’ezinụlọ eze+ na otu n’ime ndị isi na-ejere eze ozi, bịakwutere Gedalaya nwa Ahaịkam n’obodo Mizpa,+ ya na ndị agha iri ọzọ.+ Ha wee rikọta nri ọnụ n’ebe ahụ na Mizpa.+