Jeremaya 42:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 ‘Ọ bụrụ na unu ebiri n’ala a, m ga-arụlite unu ka ụlọ. Agaghị m etida unu. M ga-akụkwa unu ka mkpụrụ. Agaghị m efopụ unu, n’ihi na m ga-agbanwe obi m gbasara ọdachi m mere ka ọ dakwasị unu.+
10 ‘Ọ bụrụ na unu ebiri n’ala a, m ga-arụlite unu ka ụlọ. Agaghị m etida unu. M ga-akụkwa unu ka mkpụrụ. Agaghị m efopụ unu, n’ihi na m ga-agbanwe obi m gbasara ọdachi m mere ka ọ dakwasị unu.+